Levels - Flavour

Levels - Flavour

  • Шығарылған жылы: 2021
  • Тіл: Ағылшын
  • Ұзақтығы: 3:16

Төменде әннің мәтіні берілген Levels , суретші - Flavour аудармасымен

Ән мәтіні Levels "

Аудармасы бар түпнұсқа мәтін

Levels

Flavour

Түпнұсқа мәтін

Eehhh nwanne if it’s a hit, áká anyị dị à

Who no know go know, na men donye ịrụ n’iga ámá

Obodo e d'élu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Màkà na ònye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

Ị fugo na doings get levels

Ndi agaba (lee lee --- ahaa)

Mehn I makwa emee (ahaa)

A babe I makwa eme (ahaa)

Guy ijeko oleee (ahaa)

I ma n’ife edele-ede (ahaa)

Na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)

Na Street omele eme (ahaa)

I fugo na doings get level

Ebube agụ na-eche nu agu eeee

Okilikili ka agba ukwu ose

Enyi I ga alaiki anyi ooo

(Iga alaiki anyi ooo)

Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo

You cannot stop a moving train oo

M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo

(I ga alaiki anyi ooo)

The girl si na ma ada anyu-anyu

Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili

Ilie my money ebele adilia

Ana m anụ ifeee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo doings get levels ooo

(I fugo na doings get level)

Ndi agaba (lee lee abaaa)

Mehn I makwa emee (abaa)

A Babe I makwa emee (abaa)

Guy ijeko oleee (abaa)

I ma n’ife edele-edee (abaa)

No be ife enyele-enye oo (abaa)

Na Street ọ mele-eme (abaa)

I fugo na doings get level

Boys a na-ama aka

Open up gosi ya your babe

Si ya som na awa-awa

Mu na gi ada agba mgba

Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana

Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter

Afụ dimkpa afu ogologo iru ya

Na nwoke bute ike

Na umu nwa ga afunata isi a

The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ

Emesia akpọluo ụnọ

Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ

Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)

Jugodi akuku ite

Na e nwekwaa levels to this

Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife

E nwee ife di iche from égbé na égbè

Na onye ji egbe na-agba égbé

And onye ji ego febe-ego

Onye ji egbe agbawa egbe

Guy kilibe doings (eeee)

Just negodu doings (eeeee)

Udi ife a na-eme na movies (eeee)

Fa ncha socha na doings (eeee)

Asa i na anwulu na doings

Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis

The convoy that we move in

Fa ncha socha na doings

The girl sị ná mụ adi anyụ-anyụ

Maná ọ bụ màkà n'ọda agba mmili

Ilie my money ebele adilia

Ana m anụ ifeee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo doings get levels ooo

I fugo na doings get levels

Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu…

I fugo na doings get levels

Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa

I fugo na doings get levels

Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee

I fugo na doings get levels

I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee

I fugo na doings get levels

Yahaaa

Who no know go know

Na men donye itu n’iga ama

Obodo edelu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

I fu go na doings get levels

Ndi agaba!

Ән аудармасы

Эххх, егер бұл хит болса, áká anyị dị à

Кім білмейтін              мен donye ịrụ n’iga ámá

Ободо и д'элу Джим-Джим

Enwepute cash añaa na-enu

Màkà na ònye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

Ị фуго на әрекеттер деңгейлерге ие болады

Нди агаба (ли Ли --- ахаа)

Мехн мен маква эме (ахаа)

Балам мен маква эме (ахаа)

Гай ижеко олее (ахаа)

I ma n’ife edele-ede (ahaa)

Na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)

Na Street omele eme (ahaa)

Мен деңгейге жетуге тырысамын

Ebube agụ na-eche nu agu eeee

Okilikili ka agba ukwu ose

Enyi I ga alaiki anyi ooo

(Ига алейки ани ооо)

Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo

Қозғалыстағы пойызды тоқтата алмайсыз

M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo

(Мен га алайки ани ооо)

Қыз си на ма ада аню-аню

Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili

Ilie my money ebele adilia

Ана м анụ ifeeee

Мен мана, егер істеп жатырмын, мен ga-agbakaa

K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo әрекеттері деңгейге жетеді

(Мен деңгейге жетуге тырысамын)

Нди агаба (ли Ли абааа)

Mehn I makwa emee (abaa)

A Babe I makwa emee (abaa)

Гай ижеко олее (аба)

I ma n’ife edele-edee (abaa)

Еш болмау болмаса enyele-enye oo (abaa)

Na Street ọ mele-eme (abaa)

Мен деңгейге жетуге тырысамын

Ұлдар на-ама ака

Балаңыздың көңілін ашыңыз

Si ya som na awa-awa

Mu na gi ada agba mgba

Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana

Edoko bulebu na Toscana na akuzi ka carpenter

Afụ dimkpa afu ogologo iru ya

Ояндым

Na umu nwa ga afunata isi a

Ұлдар libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ

Emesia akpọluo ụnọ

Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ

Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)

Джугоди акуку ите

Na e nwekwaa бұған                                      нwekwaa  деңгейлері

Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife

E nwee ife di iche from égbé na égbè

Na onye ji egbe na-agba égbé

Және онье жи эго фэбе-эго

Онye ji egbe agbawa egbe

Жігіт килибе істеп жатыр (ееее)

Тек негоду істеп жатыр (ээээ)

Udi ife a na-eme na фильмдер (ееее)

Fa ncha socha na doings (eeee)

Не істеп жатырмын

Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis

Біз кіретін конвой

Fa ncha socha na dos

Қыз sị ná mụ adi anyụ-anyụ

Maná ọ bụ màkà n'ọda agba mmili

Ilie my money ebele adilia

Ана м анụ ifeeee

Мен мана, егер істеп жатырмын, мен ga-agbakaa

K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo әрекеттері деңгейге жетеді

Мен деңгейлерге қол жеткізе алмаймын

Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu…

Мен деңгейлерге қол жеткізе алмаймын

Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa

Мен деңгейлерге қол жеткізе алмаймын

Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee

Мен деңгейлерге қол жеткізе алмаймын

Мен mazikwa na-ekelu ọlụ ekee

Мен деңгейлерге қол жеткізе алмаймын

Яхааа

Кім білмейді

Na men donye itu n’iga ama

Ободо эделу Джим-Джим

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

Мен деңгейлерге жету үшін барамын

Нди аға!

Өнерпаздың басқа әндері:

Сайттағы жаңа мәтіндер мен аудармалар:

2 миллионнан астам ән мәтіні

Әртүрлі тілдегі әндер

Аудармалар

Барлық тілдерге жоғары сапалы аудармалар

Жылдам іздеу

Қажетті мәтіндерді секундтарда табыңыз